Thursday, May 9, 2024
MARKET UPDATE
Advertisement Topt

TheCable

Tag "Igbo Fact Check"

Íhé ńkírí à ébé á gbatùrù ụ́gbọ́élu helikopta ágbasaghị ághá Isreal nà Hamas

    Íhé ńkírí à ébé á gbatùrù ụ́gbọ́élu helikopta ágbasaghị ághá Isreal nà Hamas

Onyonyoo ndị mmadụ na-ekesa nà sọshal midia egosila ebe ogbunigwe gbátùrù ụgbọ elu helikopta. Ndị na-ekesa ya na-akọwa nà ọ́ bụ ụgbọelu Isreal ndị agha Hamas nke mba Palestine gbaturu

0 comment Read Full Article

Ònyònyò ébé ónyé ǹdú Zambia kwùrù nà ọ̀ gághị àzọ́ òchị́chị́ ọ̀zọ́ bụ̀ ákáọ́rụ AI

    Ònyònyò ébé ónyé ǹdú Zambia kwùrù nà ọ̀ gághị àzọ́ òchị́chị́ ọ̀zọ́ bụ̀ ákáọ́rụ AI

Òtù ndọrọ ndọrọ ọchịchị United Party for National Development (UPND) àgbághágó ihe nkiri na-akọwa nà onye isi ala Zambia bụ Hakainde Hichilema agaghị azọ ọchịchị nke ugboro abụọ ya n’afọ

0 comment Read Full Article
error: Content is protected from copying.