Thursday, May 9, 2024
MARKET UPDATE
Advertisement Topt

TheCable

Tag "igbofactcheck"

Bello el-Rufai tụ̀rụ̀ àsị́, Hadiza Balarabe ábụghị nwányị̀ ìzìzì á họpụ̀tàrà dị́kà òsòté gọ́vanọ̀

    Bello el-Rufai tụ̀rụ̀ àsị́, Hadiza Balarabe ábụghị nwányị̀ ìzìzì á họpụ̀tàrà dị́kà òsòté gọ́vanọ̀

Bello el-Rufai, onye omeịwụ na-anọchịte ndị Kaduna north, ekwuola na Hadiza Balarabe bụ nwanyị izizi ịbụ osote gọvanọ na Naijiria. Onye omeiwu à kwuru nke a na pọdkastị onye nta

0 comment Read Full Article

Timipre Sylva ò kèlèrè Douye Diri kà á zọ̀chàrà ọ́kwá gọ́vanọ̀ nà stéeti Bayelsa

    Timipre Sylva ò kèlèrè Douye Diri kà á zọ̀chàrà ọ́kwá gọ́vanọ̀ nà stéeti Bayelsa

Íhé ngosị ébé Timipre Sylva, onye bụbu minista na-ahụ màkà mmanụ petrol nà steeti Bayelsa, na-ekwe Douye Diri, gọvanọ Bayelsa, n’aka apụtala nà soshal mịdia. Dịka ndị bipụtara ya bụ

0 comment Read Full Article

Íhé ńkírí na-akọwa nà á kpọ̀chìrì ónyé ísí senate n’òbòdó Gabon dị̀ óchíè

    Íhé ńkírí na-akọwa nà á kpọ̀chìrì ónyé ísí senate n’òbòdó Gabon dị̀ óchíè

Íhé nkiri pụtara nà Facebook na-egosị kà ndị ọchịchị nà-emepe àkpà ego, mà sị́ nà onye bụbu onye isi oche senate n’obodo Gabon chọ̀rọ̀ ísi n’obodo ya gbapụ ozugbo ndị

0 comment Read Full Article
error: Content is protected from copying.