MARKET UPDATE
Advertisement Topt

TheCable

Tag "Igbo news"

Ònyònyò ébé ńdị́ na-eme ńgághárị́ íwe na agbataobi Emir Ilorin dị̀ óchíè

    Ònyònyò ébé ńdị́ na-eme ńgághárị́ íwe na agbataobi Emir Ilorin dị̀ óchíè

N’ụbọchị Satọde, ótù ihe onyonyo ebe ndị na-eme ngagharị iwe na agbataobi Emir nke Ilorin na steeti Kwara pụtara ihe n’ọtụtụ ebe na soshal midia. N’ime ihe onyonyo a, ọtụtụ

0 comment Read Full Article

Ọ̀ bụ̀ íhé ìwú ákwàdòghị̀ kà NNPC kwụ́nyé égó ó rètàrà ná ḿmánụ́ àlà n’ímé CBN — dị́kà Atiku kwùrù?

    Ọ̀ bụ̀ íhé ìwú ákwàdòghị̀ kà NNPC kwụ́nyé égó ó rètàrà ná ḿmánụ́ àlà n’ímé CBN — dị́kà Atiku kwùrù?

Atiku Abubakar, onye bụburu onye osote onye isi ala, kwụrụ na ntụziaka gọọmenti nyere ụlọrụ Nigerian National Petroleum Company (NNPC) ịkwụnye ego há rètàrà na mmanụ àlà n’ime ụlọ akụ

0 comment Read Full Article

Ọ̀ bụ́ghị Victor Osimhen jì táyà nà ágbụ́ ígwè èmé ọ̀zụ̀zụ̀ n’ònyònyó à

    Ọ̀ bụ́ghị Victor Osimhen jì táyà nà ágbụ́ ígwè èmé ọ̀zụ̀zụ̀ n’ònyònyó à

Victor Osimhen bụ̀ ótù n’ime ndị na-agbara Nigeria bọọlụ n’asọmpi Africa Cup of Nations (AFCON) nà Ivory Coast. N’agbanyeghị nà ọ́ bụ̀ naanị ótù ọ̀kpụ̀ goolu kà ọ satabere n’ime

0 comment Read Full Article

Shell ò nà-àkwụ́sị́ ọ́rụ nà Naijiria

    Shell ò nà-àkwụ́sị́ ọ́rụ nà Naijiria

Ka Shell kpebichara ịkwụsị azụmahịa ịmịpụta mmanụ crude na Naijiria, nke bekee na-akpọ onshore exploration, ọ́tụ́tụ́ edemede na soshal mịdia ekwuola na nya ụlọrụ Britain ámàrà ọfụma maka nrụpụta mmanụ

0 comment Read Full Article

Matawalle ò lìrì úgbọ́àlà dị́ ọ́nụ n’ọ́wárá àlà ǹzúzó?

  Matawalle ò lìrì úgbọ́àlà dị́ ọ́nụ n’ọ́wárá àlà ǹzúzó?

Ihe ngosị a hụtara n’ọba ozi soshal midia ekwuola sị na Bello Matawalle, onye bụburụ gọvanọ Zamfara steeti lìrì ókómókó

0 comment Read Full Article

Ọ̀ bụ̀ ézíókwu nà Buhari árụghị ụ́zọ̀ ụ́gbọ́ òlòkó nà ọ́dọ̀ ụ́gbọ́élu dị́kà Jimoh Ibrahim kwùrù?

  Ọ̀ bụ̀ ézíókwu nà Buhari árụghị ụ́zọ̀ ụ́gbọ́ òlòkó nà ọ́dọ̀ ụ́gbọ́élu dị́kà Jimoh Ibrahim kwùrù?

Jimoh Ibrahim, ónyé sịnatọ na-anọchite anya ndị Ondo South, kwuru nà ónyé bụ́bu onye ísíàlà bụ Muhammadu Buhari árụghị ọ́dọ̀

0 comment Read Full Article
error: Content is protected from copying.