MARKET UPDATE
Advertisement Topt

TheCable

Tag "Igbo Factcheck"

Nwányị̀ íburu íbè yá áfọ́ ímé ò mègìdèrè ìwú Naijiria?

    Nwányị̀ íburu íbè yá áfọ́ ímé ò mègìdèrè ìwú Naijiria?

Sonnie Ekwowusi, onye ọka ikpe nkwado ikike mmadụ, kwuru na nwanyị iburu íbè yá afọ ime, nke bekee na-akpọ surrogacy, bụ omume iwu Naijiria megidere. Ekwowusi kwuru nke a n’ụbọchị

0 comment Read Full Article

Ọ̀ bụ̀ íji ńnú chụ́tá ḿmírí òzùzò kpàtàrà ídèì méré nà Dubai?

    Ọ̀ bụ̀ íji ńnú chụ́tá ḿmírí òzùzò kpàtàrà ídèì méré nà Dubai?

Ọtụtụ ozi na soshal midia ekwuola na idei mmiri nke mere na obodo Dubai n’ime UAE bụ nke iji ńnú chụta mmiri òzùzò, nke bekee kpọrọ “cloud seeding”, kpàtàrà. Okwu

0 comment Read Full Article

Íhé ńkírí ụ́lọ̀ élu nà-ádà ésighị nà àlà.ọ̀má jìjìjì ǹké Taiwan

    Íhé ńkírí ụ́lọ̀ élu nà-ádà ésighị nà àlà.ọ̀má jìjìjì ǹké Taiwan

Ihe nkiri na-ewu ewu gosịrị ebe ogologo ụlọ elu nà-èzé. Ndị mmadụ sị na ọ sì n’ihe mgberede ala ọma jijiji mere n’obodo Taiwan. Na ihe ngosị ahụ, a hụrụ

0 comment Read Full Article

Ḿbà, íhé ńkírí à ábụghị ǹké gosịrị ọ̀gụ̀ ḿmégwárá ńdị́ ágha ímegide Okuama

    Ḿbà, íhé ńkírí à ábụghị ǹké gosịrị ọ̀gụ̀ ḿmégwárá ńdị́ ágha ímegide Okuama

Ótù ihe nkiri e biputara na soshal midia na-akọwa na ndị agha Naijiria busoro ndị Okuama nà Delta ọgụ mmegwara màkà ogbugbu ndị soja iri na isii n’obodo ahụ. Ndị

0 comment Read Full Article

Ruto ọ̀ bụ̀ ónyé ǹdú ìzìzì nà Afrịka ḿbà USA kpọ̀rọ̀ òkù ńlétá kámgbè áfọ̀ ìrí àbụ̀ọ́

  Ruto ọ̀ bụ̀ ónyé ǹdú ìzìzì nà Afrịka ḿbà USA kpọ̀rọ̀ òkù ńlétá kámgbè áfọ̀ ìrí àbụ̀ọ́

William Ruto, nke Kenya, kwuru na ọ́ bụ̀ onye isiala mbụ nà Afrịka nke gọọmentị mba USA kpọrọ òkù nleta,

0 comment Read Full Article

Tiketi sinima Naijiria ọ̀ kàchàsị̀rị̀ dị́ ọ́nụ n’ụ̀wà níile

  Tiketi sinima Naijiria ọ̀ kàchàsị̀rị̀ dị́ ọ́nụ n’ụ̀wà níile

Ótù onye ọchụnta ego nà Abuja kwùrù na ọnụ ego tiketi sinima na Naijiria dịkarịchara ọnụ n’ụwa niile. Nya bụ

0 comment Read Full Article

Ọ̀ bụ́ghị Victor Osimhen jì táyà nà ágbụ́ ígwè èmé ọ̀zụ̀zụ̀ n’ònyònyó à

  Ọ̀ bụ́ghị Victor Osimhen jì táyà nà ágbụ́ ígwè èmé ọ̀zụ̀zụ̀ n’ònyònyó à

Victor Osimhen bụ̀ ótù n’ime ndị na-agbara Nigeria bọọlụ n’asọmpi Africa Cup of Nations (AFCON) nà Ivory Coast. N’agbanyeghị nà

0 comment Read Full Article

Peter Obi tùlèrè bọ́jetị̀, ọ́nọ́dụ̀ ị́dà ógbènyè nke Naijiria nà China. Ókwú ya ọ̀ bụ̀ ézí?

  Peter Obi tùlèrè bọ́jetị̀, ọ́nọ́dụ̀ ị́dà ógbènyè nke Naijiria nà China. Ókwú ya ọ̀ bụ̀ ézí?

Ọ́gbákọ̀ nke afọ iri abụọ na asatọ nke United Nations Climate Change Conference, nke ámàrà dịka COP28, bidoro nà Dubai,

0 comment Read Full Article

Hushpuppi ọ̀ pụ̀tágó nà ǹgá?

  Hushpuppi ọ̀ pụ̀tágó nà ǹgá?

Ótù ihe ńkírí á hụtara n’ọba ozi soshal midia ekwuola na Ramon Abbas, onye ụwa màrà dịka Hushpuppi, apụtala n’ụlọ

0 comment Read Full Article

APC ònwètàrà ḿmérí íkpe ná-ńtùlị́áka níile émèrè màkà ị́zọ ọ́kwá gọ́vanọ̀

  APC ònwètàrà ḿmérí íkpe ná-ńtùlị́áka níile émèrè màkà ị́zọ ọ́kwá gọ́vanọ̀

Ọ̀tụ́tụ́ mmadụ n’ọ́bá ozi soshal midia tụnyere ọnụ n’okwu ọha, sị na òtù ndọrọ ndọrọ ọchịchị All progressive Congress (APC)

0 comment Read Full Article
error: Content is protected from copying.